Iji AI Achị Ọchịchị : Ihe Anọ A Ga-eme Iji Wulite Ọrụ Ọhanaeze Nke Kwụdosiri Ike Ma Na-eweta Mgbanwe
| dc.contributor.author | Régis, Catherine | |
| dc.contributor.author | Martin-Bariteau, Florian | |
| dc.contributor.author | Adams, Rachel | |
| dc.contributor.author | Bertrand, Brunessen | |
| dc.contributor.author | Effoduh, Jake Okechukwu | |
| dc.contributor.author | Parycek, Peter | |
| dc.contributor.author | Pereira de Souza, Carlos Affonso | |
| dc.contributor.author | Yoon, Hyesun Melissa | |
| dc.date.accessioned | 2026-06-01T16:34:57Z | |
| dc.date.available | 2026-06-01T16:34:57Z | |
| dc.date.issued | 2026-05-26 | |
| dc.description.abstract | AI abụghị ụzọ mkpirisi e ji agbanwe gọọmenti. Ebughị ụzọ hazigharịa usoro ụlọọrụ, ikike zuru oke, na ọchịchị doro anya, itinye ya n’ọrụ nwereike ime ka nsogbu inwe ọtụtụ ụlọọrụ kawanye njọ, mee ka e nwee nkewa na enweghị nghọta, karịa ịkwalite ọrụ maọbụ ezi omume. AI ime nke ọma na gọọmenti na- abụkarị ịmaaka ọchịchị, ọ bụghị nke teknụzụ. Mpụtara anaghị eji ike dabere n’ogogo teknụzụ, kama ọ dabeere n’ikike ụlọọrụ, usoro inye ngụkọ, ike mmekọrịta ndị na-enye ọrụ na atụmatụ iguzogide nsogbu. Anyị na-atụ aro ihe anọ: gbanwegharịa ọrụ obodo dabere na nsogbu ndị dị adị tupu izipụ AI; tinye ego n’ịkwalite ikike ụlọọrụ site n’ọzụzụ na otu ndị ọrụ jikọtara ngalaba dị iche iche; hazigharịa ike ndị na-enye ọrụ site n’ịzụkọta ahịa ọnụ na imekọ ihe ọnụ; ma hiwe AI nke ngalaba ọrụ obodo n’elu “Trust Stack” nke e wubere na nkwụwaakaọtọ, inye ngụkọ, nlekọta nakwa ikike iguzogide nsogbu. * Original document in English: https://doi.org/10.20381/s959-yx05 | |
| dc.identifier.doi | https://doi.org/10.20381/4cy3-dj29 | |
| dc.identifier.uri | http://hdl.handle.net/10393/51725 | |
| dc.identifier.uri | https://doi.org/10.20381/4cy3-dj29 | |
| dc.language.iso | other | |
| dc.rights | Attribution-NonCommercial-NoDerivatives 4.0 International | en |
| dc.rights.uri | http://creativecommons.org/licenses/by-nc-nd/4.0/ | |
| dc.subject | artificial intelligence | |
| dc.subject | government | |
| dc.subject | public service | |
| dc.title | Iji AI Achị Ọchịchị : Ihe Anọ A Ga-eme Iji Wulite Ọrụ Ọhanaeze Nke Kwụdosiri Ike Ma Na-eweta Mgbanwe | |
| dc.type | Report |
