Régis, CatherineMartin-Bariteau, FlorianAdams, RachelBertrand, BrunessenEffoduh, Jake OkechukwuParycek, PeterPereira de Souza, Carlos AffonsoYoon, Hyesun Melissa2026-06-012026-06-012026-05-26http://hdl.handle.net/10393/51725https://doi.org/10.20381/4cy3-dj29AI abụghị ụzọ mkpirisi e ji agbanwe gọọmenti. Ebughị ụzọ hazigharịa usoro ụlọọrụ, ikike zuru oke, na ọchịchị doro anya, itinye ya n’ọrụ nwereike ime ka nsogbu inwe ọtụtụ ụlọọrụ kawanye njọ, mee ka e nwee nkewa na enweghị nghọta, karịa ịkwalite ọrụ maọbụ ezi omume. AI ime nke ọma na gọọmenti na- abụkarị ịmaaka ọchịchị, ọ bụghị nke teknụzụ. Mpụtara anaghị eji ike dabere n’ogogo teknụzụ, kama ọ dabeere n’ikike ụlọọrụ, usoro inye ngụkọ, ike mmekọrịta ndị na-enye ọrụ na atụmatụ iguzogide nsogbu. Anyị na-atụ aro ihe anọ: gbanwegharịa ọrụ obodo dabere na nsogbu ndị dị adị tupu izipụ AI; tinye ego n’ịkwalite ikike ụlọọrụ site n’ọzụzụ na otu ndị ọrụ jikọtara ngalaba dị iche iche; hazigharịa ike ndị na-enye ọrụ site n’ịzụkọta ahịa ọnụ na imekọ ihe ọnụ; ma hiwe AI nke ngalaba ọrụ obodo n’elu “Trust Stack” nke e wubere na nkwụwaakaọtọ, inye ngụkọ, nlekọta nakwa ikike iguzogide nsogbu. * Original document in English: https://doi.org/10.20381/s959-yx05otherAttribution-NonCommercial-NoDerivatives 4.0 Internationalhttp://creativecommons.org/licenses/by-nc-nd/4.0/artificial intelligencegovernmentpublic serviceIji AI Achị Ọchịchị : Ihe Anọ A Ga-eme Iji Wulite Ọrụ Ọhanaeze Nke Kwụdosiri Ike Ma Na-eweta MgbanweReporthttps://doi.org/10.20381/4cy3-dj29